2021
Nleta nke Jọn Omee Baptizim
Febụwarị 2021


“Nleta nke Jọn Omee Baptizim,” Friend, Febụwarị 2021

Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2021

Nleta nke Jọn Omee Baptizim

Foto, oyiyi
Joseph Smith na Oliver Cowdery n’ekpe ekpere

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Otu ụbọchị Joseph Smith na Oliver Cowdery nwere ajụjụ. Kedụ ụzọ ziri ezi iji mee baptizim? Ha kpere ekpere ịmara aziza ya.

Foto, oyiyi
Jọn Omee Baptizim

Otu mụọ-ozi bịara. Ọ bụrịị Jọn Omee Baptizim. O mewo Jizọs baptizim. Ọ gwara ha na ha kwesịrị inwe ọkwa nchụaja iji mee ndị mmadụ baptizim.

Foto, oyiyi
Jọn Omee Baptizim nenye Joseph Smith Ọkwa nchụaja nke Erọn

Jọn gọziri Joseph na Oliver. O nyere ha ọkwa nchụaja. Ugbua ha nwere ike mee ndị mmadụ baptizim n’ụzọ esi mee Jizọs.

Foto, oyiyi
Oliver Cowdery na-eme Joseph Smith baptizim

Joseph mere Oliver baptizim n’ime osimiri. Mgbe ahụ Oliver emee Joseph baptizim. Emesịa, ọtụtụ ndị ọzọ mekwara baptizim.

Foto, oyiyi
nna na-eme nwa ya nwanyị baptizim

N’ihi na Nna nke Eluigwe zara ekpere Joseph Smith, ọkwa nchụaja ahụ alọghachịwo n’ụwa! Enwere m ike ime baptizim dịka emere Jizọs.

Ihu akwụkwọ aga ete agba

Anyị Nwere ike Ime Baptizim

Foto, oyiyi
A pencil drawing of Joseph baptizing Oliver Cowdery.

Kedu ihe I nwere ike ime iji soro JizọsKraịst?

Bipụta