2022
Rut na Naomi
Jun 2022


“Rut na Naomi,” Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jun 2022

“Rut na Naomi”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jun 2022

Rut na Naomi

Foto, oyiyi
Rut na-alụ di, na ezi na ụlọ Naomi

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Naomi na ezi na ụlọ ya bịara n’ala ọhụụ niihi ụnwụ. Ha zutere otu nwata nwanyị a kpọrọ Rut. Rut wee lụọ nwa Naomi nke nwoke.

Foto, oyiyi
Rut na di ya na-anwụ anwụ

Emesịa di Rut a nwụọ. Rut were iwe nke ukwuu.

Foto, oyiyi
Naomi

Naomi na onwe ya wekwara iwe nke ukwuu. O nweghị onye si na ezi na ụlọ fọdụrụ ilekọta ya. O kpebiri ịlaghachi na ala ebe o siri bịa.

Foto, oyiyi
Naomi na Rut

Naomi gwara Rut ka ọ laghachikwuru ezi na ụlọ ya. Mana Rut hụrụ Naomi naanya. O kwere nkwa iso Naomi ma lekọta ya.

Foto, oyiyi
Ruth ịtụtụkọta ọka

Rut na Naomi dara ogbenye. Ya mere Rut rụsiri ọrụ ike iji chọta ihe oriri maka ha.

Foto, oyiyi
Boaz na Rut niime ubi ahụ

Otu ụbọchị otu nwoke a kpọrọ Boaz hụrụ Rut ka ọ na-atụtụkọ ọka ndị a hapụrụ ahapụ n’otu niime ubi ya.

Foto, oyiyi
Boaz na otu onye odibo

Boaz nwere afọ ọma. Ọ gwara ndị ọrụ ya ka ha hapụ ụfọdụ ihe oriri maka Rut.

Foto, oyiyi
Rut, Boaz, na Naomi, na otu nwa ọhụụ

Emesịa Rut na Boaz alụọ. Ha mụrụ nwa nwoke. Naomi nyere aka lekọta ya.

Foto, oyiyi
ezi na ụlọ na-eke nri

E nwere m ike nye aka lekọta ndị ọzọ. E nwere m ike inwe afọ ọma n’ebe ndị ahụ nwere mkpa nọ.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

E Nwere M Ike Ilekọta Ndị ọzọ

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị na nna nke ukwu

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Onye ka i nwere ike inyere aka?

Bipụta