“Elija na Olu Ntakịrị ahụ, Na-anọgide,” Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Julaị 2022
“Elija na Olu Ntakịrị ahụ, Na-anọgide”
Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Julaị 2022
Elija na Olu Ntakịrị ahụ, Na-anọgide
Elija bụ onye amụma. Ọ chọrọ ịnụ olu nke Chineke. Ọ gara n’ebe ugwu ukwu ịnụtazi olu nke Chineke.
E nwere oke ifufe. O dị ezigbo ike nke mere na ọ tiwara nkume. Ifufe ahụ dara ụda. Mana ọ bụghị olu nke Chineke.
Nke ọzọ e nwere ala ọma jijiji. Ala mara jijiji. E nwekwara ọkụ na-agba. O nwere nnukwu ire ọkụ. Mana ala ọma jijiji na ọkụ ahụ abụghị olu nke Chineke.
Emesịa ọ daa jụụ. Elija nụrụ olu nke Chineke. Ọ nọgidere ma dị ntakịrị. Mama o doro anya.
E nwere m ike ịnụ olu nke Chineke site n’ịgere Mmụọ Nsọ ntị. Ọ n’ekwuru m n’ụzọ ndị ntakịrị ma dị mfe.
© 2022 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Julaị 2022. Asụsụ. 18298 593