2022
Abụ ọma Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist
Ọgọst 2022


“Abụ ọma Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Ọgọst 2022

“Abụ ọma Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Ọgọst 2022

Abụ ọma Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist

Foto, oyiyi
Devid ji ụbọ

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Abụ ọma bụ abụ ndị dị nsọ. Ndị dị na Baịbụl dere abụ ọma iji too Chineke otuto. Ọtụtụ niime abụ ọma ha na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist. Nke a bụ ụfọdụ ihe abụ ọma sitere na Baịbụl na-akuzi.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist guzoro n’elu nkume

A hụrụ m Onyenwe anyị n’anya. Ọ bụ oke nkume m na ike m. Aga m atụkwasị Ya obi. Aga m enye Ya otuto.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist jidere otu atụrụ

Onyenwe anyị bụ Onye Ọzụzụ atụrụ m. Ọ na-edu m n’ebe ịta ahịhịa nke ndụ. Ọ na-edu m n’akụkụ mmiri nke izu ike. Agaghị m atụ egwu.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist jidere otu oriọna

Onyenwe anyị bụ ihe m. Egwu agaghị atụ m. Aga m enwe mgbam ume. Ọ ga-eme ka obi m sie ike.

Foto, oyiyi
ndị mmadụ nọ n’ime ụlọ ụka

A hụrụ m Jizọs Kraịst naanya, ma Ọ hụrụ m naanya. A pụrụ m inye Ya otuto mgbe m mụrụ ihe ma kwee ukwe banyere Ya.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Onyenwe anyị Bụ Onye Ọzụzụ Atụrụ M

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist ku otu nwa atụrụ

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee otu I si enwe mmetụta ịhụnaanya nke Jizọs?

Bipụta