2022
Aịzaya Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist
Septemba 2022


“Aịzaya Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Septemba 2022

“Aịzaya Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist”

Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Septemba 2022

Aịzaya Na-akuzi ihe banyere Jizọs Kraist

Foto, oyiyi
Aịzaya na-ede ihe

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Aịzaya bụ onye amụma. O biri ndụ tupu a mụọ Jizọs Kraist. Mana ọ maara na Jizọs ga-abịa.

Foto, oyiyi
Aịzaya na-ekwu okwu

Aịzaya kwuru na a ga-amụ Jizọs dị ka Ọkpara nke Chineke. Jizọs ga-enye aka ma gwọọ ndị ọzọ.

Foto, oyiyi
Josef, Meri, na nwata Jizọs

Aịzaya kwukwara na Jizọs ga-abịa n’ụwa. A ga-akpọ Ya Onyeisi nke Udo. Ọ ga-enye ndụ Ya maka anyị n’ihi na Ọ hụrụ anyị n’anya nke ukwuu.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst bilitere n’ọnwụ

Ihe niile Aịzaya kuziri mere eme. Ọtụtụ afọ gasịrị, Jizọs bịara n’ụwa. O gosiri anyị ụzọ ahụ. Ọ nwụrụ ma bie ndụ ọzọ. Ọ dị ndụ taa!

Foto, oyiyi
nne na-agụrụ ụmụaka ihe banyere Jizọs Kraist

E nwere m ike ịmụta banyere Jizọs Kraist. Mgbe m chetara ihe O meworo maka m, e nwere m ike inwe mmetụta udo na olileanya!

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

E Nwere m ike Ịmụta banyere Jizọs Kraist

Foto, oyiyi
Jizọs Kraist sekpu ala ịgwa otu nwanyị okwu

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Gịnị bụ akụkọ kachasị masị gị banyere Jizọs?

Bipụta