“Nkwa Izikiel niile Na-emezu,” Ozi niile Friend Kwa Ọnwa, Ọktoba 2022
“Nkwa Izikiel niile Na-emezu”
Ozi niile Friend Kwa Ọnwa, Ọktoba 2022
Nkwa Izikiel niile Na-emezu
Izikiel bụrịị onye amụma. Chineke gosiri ya ọtụtụ ihe n’ọdịniihu nke na-emebeghị eme. Izikiel dedatara ha.
Izikiel dere banyere akwụkwọ abụọ nke a ga-ebipụta otu ụbọchi. Otu akwụkwọ bụ Baịbụl. Akwụkwọ nke ọzọ bụ Akwụkwọ nke Mọmọn.
Mgbe Ọtụtụ afọ gasịrị, ebipụtara Baịbụl.
Mgbe ọtụtụ afọ ndị ọzọ gasịrị, Josef Smith tụgharịrị asụsụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọhụ nke Izikiel bịara na mmezu!
Taa anyị nwere ike ịgụ Baịbụl na Akwụkwọ nke Mọmọn. Ha na-arụkọta ọrụ ikuzi ihe banyere Jizọs Kraịst.
Mgbe m gụrụ akwụkwọ nsọ, ana m amụta ihe banyere Jizọs Kraịst.
© 2022 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Ọktoba 2022. Asụsụ.18317 593