“Jizọs Kpọlitere Lazarọs site na ndị Nwụrụ anwụ,” Friend, Apr. 2023, 46–47.
Ozi Friend Kwa Ọnwa, Eprel 2023
Jizọs Kpọlitere Lazarọs site na ndị Nwụrụ anwụ
Meri na Mata nwere nwanne nwoke aha ya bụ Lazarọs. Ha bụụrụ ndị enyi Jizọs Kraịst.
Lazarus dara ezigbo ọrịa. Mgbe na-adịghị anya, ọ nwụrụ. Meri na Mata nwere mwute. Mgbe Jizọs bịara, O soro ha bee akwá.
Mgbe ahụ Jizọs soro ha gaa n’ili Lazarọs. Ọ sịrị, “Lazarọs, pụta.”
Lazarọs guzoro wee pụta n’ili ahụ. Ọ dị ndụ ọzọ! N’ihi Jizọs, anyị niile ga-adị ndụ ọzọkwa!
© 2023 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike Mbipụta niile ka edokwara Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Enyi Kwa Ọnwa, Eprel 2023. Language. 19006 593