“Onye amụma Pita,” Friend, Julaị 2023, 46–47.
Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Julaị 2023
Onye amụma Pita
Mgbe Jizọs Kraịst biliteworo n’ọnwụ ma jee eluigwe, Pita bụwoziri onye amụma.
Pita kuziri ndị mmadụ banyere baptizim na Mmụọ Nsọ ahụ. Puku kuru puku ndị mmadụ họọrọ ime baptizim!
Otu ụbọchị Pita hụrụ otu nwoke n’ezi tempụl ahụ. Nwoke ahụ enwenwughi ike ije ije. Pita kwuru, “n’aha nke Jizọs Kraịst, bilie ọtọ ma jee ije.
A gwọrọ nwoke ahụ n’ihi okwukwe ya! Pita kuziri ndị mmadụ ahụ nọ n’ebe tempụl ihe banyere Jizọs Kraịst.
© 2023 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Julaị 2023. Language. 19045 593