“Chineke Atọghapụwo Alma na Amulek,” Friend, Jun 2024, 26–27.
Ozi Friend Kwa ọnwa, Jun 2024
Chineke Atọghapụwo Alma na Amulek
Alma na Amulek gara n’obodo ukwu akpọrọ Ammọniha Ha kuziiri ndị mmadụ banyere Jizọs Kraist. Mana ndị mmadụ were iwe banyere ihe ha na-akuzi. Ha kpochiri Alma na Amulek n’ụlọ mkpọrọ
Ndị mmadụ merụrụ Alma na Amulek ahụ. Ha nọrịị niime ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ụbọchị.
Alma na Amulek kpere ekpere ma rịọ maka mgbam ume. Ha nwere okwukwe niime Chineke. O nyere ha ike iji dobie ụdọ nke nọ ha n’aka.
Mgbe ahụ ala mara jijiji. Mgbidi niile nke ụlọ mkpọrọ dara n’ala! Chineke nyere aka tọghapụ Alma na Amulek. Ha hapụrụ Amọnịha ịga kuziere ndị ọzọ banyere Jizọs Kraịst.
© 2024 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Jun 2024. Igbo. 19289 593