“Nifaị Ekpee ekpere maka Ndị ahụ,” Friend, Septemba 2024, 26–27.
Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Septemba 2024
Nifaị Ekpee ekpere maka Ndị ahụ
Lehi bụ onye amụma. A kpọrọ ya aha dị ka akpọrọ Nifaị onye nweteere ha epekele niile nke brass. Ọ naara echekasị banyere ndị ahụ. Ha akwụsiworịị isoro Chineke.
Nifaị banyere niime garden ya. O tegooro n’elu tọwa dị niime ubi ahụ ma kpee ekpere nye Chineke n’ebe ahụ. O kpere ekpere maka ndị ahụ.
Ụfọdụ ndị mmadụ matara Nifaị n’elu tọwa. Ha kwụsịrị ige ntị ma kpọkọta ndị ọzọ ọnụ ịnụrụ. Mgbe Nifaị kpechara ekpere, ọ matara na ha nọ na-ele ma malite ikuziri ha.
Nifaị rịọrọ ndị ahụ ichegharị. Ụfọdụ niime ha enweghị mmasị nihe Nifaị kuziiri. Mana ọtụtụ ndị ọzọ gere ntị! Ha họọrọ ichegharị ma gbanwee ndụ ha niile.
© 2024 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Septemba 2024. Igbo. 19357 593