“Ihazi Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst,” Friend, Maachị 2021
Ozi Kwa Ọnwa Friend, Maachị 2021
Ihazi Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst
N’Eprel 6, 1830, e nwere nzukọ pụrụ iche n’ime otu ụlọ osisi. Joseph Smith haziri Nzukọ nsọ nke Jizọs Kraịst ọzọ n’elu ụwa.
Joseph Smith na Oliver Cowdery gọziri ma nye oriri-nsọ ahụ.
Mgbe e mechara nzukọ ahụ,ọtụtụ ndị mmadụ ka e mere baptizim.
Ọnwa ole na ole gachara, Chineke kpọrọ Emma Smith ka o tinyekọta ọnụ otu akwụkwọ abụ maka Nzukọ nsọ ahụ. N’ụzọ ahụ ndị mmadụ nwere ike ịgụ egwu n’oge nzukọ nke Nzukọ nsọ.
A bụ m onye otu Nzụkọ nsọ nke Jizọs Kraịst nke Ndị nsọ Ụbọchị-ikpeazụ a. E nwere m ike ịgụ egwu ma nata oriri-nsọ kwa izu.
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. E bipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị-asụsụ nke Ozi Enyi Kwa Ọnwa, Jenụwarị 2021. Igbo. 17466 593