2021
Ndị mgbasa oziọma Kwusara Oziọma ahụ
Eprel 2021


“Ndị mgbasa oziọma Kwusara Oziọma ahụ, ” Friend, Eprel 2021

Ozi Friend Kwa ọnwa, Eprel 2021

Ndị mgbasa oziọma Kwusara Oziọma ahụ

Foto, oyiyi
Ndị mgbasa ozi ọma abụọ nke narị afọ 19

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Ma mgbe ebipụtachara Akwụkwọ nke Mọmọn, Chineke kpọkuru ndị mgbasa oziọma ịga kuziere ndị karịrị akarị ihe banyere ya.

Foto, oyiyi
Samuel Smith na-edote kọpị ndị nke Akwụkwọ nke Mọmọn

Nwanne nwoke nke Josef Smith, Samuel buuru otu akpa nke jupụtara na Akwụkwọ nke Mọmọn ikesasị ya. Ndị mmadụ gbakọrọ ige ntị na ihe ọ na-akuzi.

Foto, oyiyi
Ndị mgbasa oziọma nke narị afọ 19 na-akuzi ihe na agwaetiti Pacific

Ndị mgbasa oziọma ndị ọzọ kuziiri ndị mmadụ ihe na Europe. Ụfọdụ kuziiri ndị mmadụ bi na agwaetiti ihe.

Foto, oyiyi
Ụmụnne nwanyị ndị mgbasa oziọma nke narị afọ 19 na-akuzi ihe na England

Mgbe emesịrị, ụmụnne nwanyị ndị mgbasa mbụ iwu kwadoro ka akpọrọ ije ozi na England.

Foto, oyiyi
Ụmụaka nọ na-ọdọ egwuregwu na-agụ Akwụkwọ nke Mọmọn

Enwekwara m ike ịbụ onye mgbasa oziọma. Enwekwara m ike isoro ndị ọzọ kesaa Akwụkwọ nke Mọmọn.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Enwere m ike Ikwusa Oziọma

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị ji foto ndị nke Jizọs

Kedụ otu inwere ike iji agwa ndị ọzọ ihe gbasara Jizọs Kraist?

Bipụta