2021
Umụnne nwanyị Rollins Chekwara Ubọchị ahụ!
Jun 2021


“Umụnne nwanyị Rollins Chekwara Ubọchị ahụ!” Friend, Jun 2021

Ozi Friend Kwa ọnwa, Jun 2021

Umụnne nwanyị Rollins Chekwara Ubọchị ahụ!

Foto, oyiyi
Joseph Smith na-ele anya n’akwụkwọ niile

Nkọwa site n’aka Apryl Stott

Jizọs Kraịst gwara Onye-amụma Josef Smith ọtụtụ ihe ndị dị mkpa iji nyere anyị aka. Nzukọ nsọ mepere ụlọ ọrụ mbipụta iji bipụta okwu Jizọs. N’ụzọ ahụ, ndị mmadụ ga-enwe ike ịgụ ha.

Foto, oyiyi
ndị ikom na-atụ akwụkwọ

Otu ụbọchị, otu ndị ikom iwe na ewe bịara. Ha mebiri ụlọ ọrụ mbipụta ahụ. Ha tufuru ibe akwụkwọ ndị nke akwụkwọ nsọ na ama.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị nwanyị ji akwụkwọ na-agba ọsọ

Umụnne nwanyị abụọ a kpọrọ Mary Elizabeth na Caroline Rollins hụrụ ihe mere. Ha gbara ọsọ ma chịkọta ibe akwụkwọ ndị ahụ n’ogwe aka ha.

Foto, oyiyi
umụntakịrị nwanyị ndị na-ezo n’ubi ọka

Umụntakịrị nwanyị ahụ zoro n’ubi ọka ruo mgbe ndị ikom ahụ pụrụ. Ha echekwawo akwụkwọ nsọ ahụ! Akwụkwọ nsọ ndị ahụ mechara bụrụ akụkụ nke Ozizi na Ọgbụgba ndụ niile.

Foto, oyiyi
nwatakiri nwanyi na nne nne na-agu akwukwo nso n’ime ugbo ala

Enwere m ike ịgụ akwụkwọ nsọ. Enwere m ike kaa obi ma kwụsie ike maka ihe m nkwenyere.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Enwere M Ike Kaa Obi

Foto, oyiyi
nwata a na-agba ọgwụ

Gịnị na-enyere gị aka ika obi?

Bipụta