2021
Nzukọ nsọ gburugburu Ụwa
Disemba 2021


“Nzukọ nsọ gburugburu Ụwa,” Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Apr. 2022.

Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Disemba 2021

Nzukọ nsọ gburugburu Ụwa

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị mmalite ụzọ

Nkọwa site n’aka Apryl Stott

Onyenwe anyị gwara ndị otù Nzukọ nsọ ịpụ gaa ebe dị anya. Ụfọdụ nyara ụgbọala wagọn ekpuchiri ekpuchi. Ụfọdụ dọrọ handcart.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị na-enye aka na owuwu Tempụl Salt Lake.

Ha gara ebe ohụrụ ibi. Ha wuru ọtụtụ ụlọ na obodo ukwu. Ha wuru ọtụtụ tempụl ọhụrụ.

Foto, oyiyi
ndị mgbasa oziọma isimbụ na-eme baptizim n’ime osimiri.

Ndị mgbasa oziọma gara n’ọtụtụ mba. Ha kuziiri ndị ọzọ banyere Jizọs Kraist. Mmadụ karịrị akarị ka-emere baptizim. Nzukọ nsọ tolitere.

Foto, oyiyi
globe
Foto, oyiyi
akpụrụakpụ mmụọ ozi Moronaị

Taa, ndị otù Nzukọ nsọ bi ebe niile n’ụwa. E nwere ọtụtụ tempụl n’ime ọtụtụ mba.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị

N’agbanyeghị ebe anyị bi, Jizọs hụrụ anyị n’anya. A ma m na Ọ hụrụ m n’anya!

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Jizọs Hụrụ Anyị Niile N’anya

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst na ụmụntakịrị

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee otu I si enwe mmetụta ịhụnaanya nke Jizọs?

Bipụta