“Tupu Anyị A bịa n’Ụwa,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Jenụwarị 2022
“Tupu Anyị A bịa n’Ụwa”
Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jenụwarị 2022
Tupu Anyị A bịa n’Ụwa
Tupu a mụọ anyị, anyị biiri n’eluigwe anyị na Nna anyị nke Eluigwe. Ọ kuziiri anyị banyere atụmatụ nke ańụrị Ya.
Nna nke Eluigwe kwuru na anyị ga-abịa n’ụwa inwete anụ ahụ. Anyị ga-amụ ihe ma mee nhọrọ. Mgbe ụfọdụ anyị ga-emejọ. Anyị ga-achọ Onye Nzọpoụta.
Onye Nzọpụta ga-ezi anyị otu esi ebi. Ma mgbe anyị mere nhọrọ na-adịghị mma, anyị ga-enwe ike ichegharị.
Jizọs siri, “Lee m, ziga m.” Nna nke Eluigwe họọrọ Ya ị bụ Onye Nzọpụta anyị. Jizọs kwere nkwa ị bịa n’ụwa ịzọpụta anyị.
E nwere m ike i soro Jizọs. Otu ụbọchi e nwere m ike ịlaghachi ma binyere Nna nke Eluigwe.
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. E bipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Jenụwarị 2022. Igbo. 18295 593