2022
Tupu Anyị A bịa n’Ụwa
Jenụwarị 2022


“Tupu Anyị A bịa n’Ụwa,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Jenụwarị 2022

“Tupu Anyị A bịa n’Ụwa”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jenụwarị 2022

Tupu Anyị A bịa n’Ụwa

Foto, oyiyi
Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraist n’ime ụwa mmụọ tupu ndụ anụ ahụ

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Tupu a mụọ anyị, anyị biiri n’eluigwe anyị na Nna anyị nke Eluigwe. Ọ kuziiri anyị banyere atụmatụ nke ańụrị Ya.

Foto, oyiyi
nwata nwoke n’ebe akwa, nwata nwanyị ji futu bọọlụ

Nna nke Eluigwe kwuru na anyị ga-abịa n’ụwa inwete anụ ahụ. Anyị ga-amụ ihe ma mee nhọrọ. Mgbe ụfọdụ anyị ga-emejọ. Anyị ga-achọ Onye Nzọpoụta.

Foto, oyiyi
nwata nwanyị ji futu bọọlụ na-agụgụ nwata nwoke n’ebe akwa

Onye Nzọpụta ga-ezi anyị otu esi ebi. Ma mgbe anyị mere nhọrọ na-adịghị mma, anyị ga-enwe ike ichegharị.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst tupu ndụ anụ ahụ

Jizọs siri, “Lee m, ziga m.” Nna nke Eluigwe họọrọ Ya ị bụ Onye Nzọpụta anyị. Jizọs kwere nkwa ị bịa n’ụwa ịzọpụta anyị.

Foto, oyiyi
Nna nke Eluigwe na Jizọs Kraist n’ime alaeze selestịal

E nwere m ike i soro Jizọs. Otu ụbọchi e nwere m ike ịlaghachi ma binyere Nna nke Eluigwe.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

A bụ m nwa Chineke

Foto, oyiyi
ụmụ ntakịrị n’ele anya na kpakpando

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee otu I si enwe mmetụta ịhụnanya nke Nna nke Eluigwe?

Bipụta