“Abraham na Sera, Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2022
“Abraham na Sera”
Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2022
Abraham na Sera
Abraham bụụrụ onye amụma. Chineke na Abraham na nwunye ya, Sera gbara ndụ.
Chineke kwere nkwa ịgọzi ha. Ọ gwara ha na ha ga-amụ ụmụ. Abraham na Sera kwere nkwa i soro Chineke.
Abraham na Sera debere nkwa ha. Mana ha enweghị ụmụ ogologo oge. Ha a na-aka nka.
Na-ikpeazụ, mgbe Abraham gbara afọ 100 ma Sera gbara afọ 90, ha mụrụ nwa nwoke. Ha gụrụ ya Aịzik. Ha matara na Chineke a gọziwo ha.
E nwere m ike ịtụkwasị Chineke obi. Mgbe ụfọdụ ngọzi niile anaghị abịa ozugbo. Mana Chineke na-emezu nkwa Ya niile mgbe niile.
Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba
E nwere m ike Ịtụkwasị Chineke obi
Pịa aka na foto ahụ maka ibudata ya.
Ngosipụta site n’aka Apryl Stott
Kedụ otu Nna nke Eluigwe siri nyere gị aka mgbe egwu na-atụ gị ma ọ bụ mgbe obi na-adịghị gị ụtọ?
© 2022 site na Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. E bipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2022. Igbo. 18313000