2022
Abraham na Sera
Febụwarị 2022


“Abraham na Sera, Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2022

“Abraham na Sera”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Febụwarị 2022

Abraham na Sera

Foto, oyiyi
Abraham na Sera niime ụlọikwuu

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Abraham bụụrụ onye amụma. Chineke na Abraham na nwunye ya, Sera gbara ndụ.

Foto, oyiyi
Abraham na Sera dị ka ndị na-enweghị obi ụtọ

Chineke kwere nkwa ịgọzi ha. Ọ gwara ha na ha ga-amụ ụmụ. Abraham na Sera kwere nkwa i soro Chineke.

Foto, oyiyi
Abraham na Sera

Abraham na Sera debere nkwa ha. Mana ha enweghị ụmụ ogologo oge. Ha a na-aka nka.

Foto, oyiyi
Abraham na Sera na nwata Aịzik

Na-ikpeazụ, mgbe Abraham gbara afọ 100 ma Sera gbara afọ 90, ha mụrụ nwa nwoke. Ha gụrụ ya Aịzik. Ha matara na Chineke a gọziwo ha.

Foto, oyiyi
nwata na-akụ mkpụrụ niile

E nwere m ike ịtụkwasị Chineke obi. Mgbe ụfọdụ ngọzi niile anaghị abịa ozugbo. Mana Chineke na-emezu nkwa Ya niile mgbe niile.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

E nwere m ike Ịtụkwasị Chineke obi

Foto, oyiyi
nwata na-ekpe ekpere

Pịa aka na foto ahụ maka ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Kedụ otu Nna nke Eluigwe siri nyere gị aka mgbe egwu na-atụ gị ma ọ bụ mgbe obi na-adịghị gị ụtọ?

Bipụta