2022
Josef Na-akwado maka Oge Ihe Isi ike
Maachi 2022


“Josef Na-akwado maka Oge Ihe Isi ike, Ozi Friend Kwa ọnwa, Maachi 2022

“Josef Na-akwado maka Oge Ihe Isi ike”

Ozi Friend Kwa Ọnwa, Maachi 2022

Josef Na-akwado maka Oge Ihe Isi ike

Foto, oyiyi
Josef n’ihu Pharaoh

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Joseph bụụrụ onye amụma. O bibụrụ n’ime Ijipt. Otu abalị Pharaoh, eze ndị Egypt, rọọrọ nrọ gbawojuru anya. Ọ jụrụ Josef ihe nrọ ahụ pụtara.

Foto, oyiyi
nwata ji efere ofe ihe n’adịghị n’ime

Chineke nyere Josef aka iji ghọta nrọ ahụ. Ruo afọ asaa, ndị mmadụ nwere ọtụtụ ihe oriri. Afọ asaa ọzọ ndị mmadụ agaghị enwe nke ga-ezuru ha. Josef gwara Pharaoh.

Foto, oyiyi
Josef na-echekwa ihe oriri n’obodo Ijipt.

Josef kwuru ka ha chekwaa ihe oriri ugbua. Mgbe ahụ ha ga-adị na njikere maka oge ihe isi ike. Pharaoh dobere Josef n’isi ndị ga-echekwa ihe oriri. Josef rụsiri ọrụ ike.

Foto, oyiyi
Josef ka ọ na-ekere ndị mmadụ ịhe oriri

Mgbe afọ asaa nke ụnwụ bịara, ndị mmadụ nwere ihe oriri ga ezuru ha iri. Ha nwere nnọọ nke ga-ezuru ha ị kesara ndị ọzọ.

Foto, oyiyi
otu ezi na ụlọ n’aga ije n’ihu ụlọ nzukọ nsọ

E nwere m ike ị kwado ugbua. Site n’enyem aka nke Chineke, E nwere m ike imeri oge ihe isi ike!

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Nna nke Eluigwe Ga-enyere M aka N’oge Ihe isi ike

Foto, oyiyi
ụmụnne n’efe aka ijeọma

Pịa aka na foto ahụ maka ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Kedụ oge Nna nke Eluigwe nyeworo gị aka?

Bipụta