“Ọtụtụ Aha nke Jizọs,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Disemba 2022
“Ọtụtụ Aha nke Jizọs”
Ozi nke Friend Kwa Ọnwa, Disemba 2022
Ọtụtụ Aha nke Jizọs
Ọtụtụ ndị amụma kuziri ihe banyere Jizọs Kraịst. Ha kwuru na a ga-amụ Ya igosi anyị otu e si ebi ndụ. Ha jiri ọtụtụ aha ji kuzie banyere Ya.
Oge ụfọdụ n’ime akwụkwọ nsọ a na-akpọ Jizọs Imanuel. Aha ahụ pụtara “Chineke so anyị.”
A na-akpọkwa Jizọs Mezaya. Mezaya pụtara “onye e tere mmanụ.” Jizọs nwụrụ n’ihi anyị ka anyị nwee ike binyere Chineke ọzọ.
Jizọs bụ Onye Nzọpụta anyị. Ọ na-azọpụta anyị site na mmehie na ọnwụ anyị.
Aha ọzọ nke Jizọs bụ Onyeisi Udo. Mgbe egwu na-atụ anyị ma ọ bụ obi na-ajọ anyị njọ, O nwere ike inyere anyị aka nwee mmetụta udo site n’aka Mmụọ Nsọ.
A hụrụ m Jizọs Kraịst n’anya. E nwere m ike ịmụta ihe banyere ndụ na ịhụnaanya Ya n’ime akwụkwọ nsọ.
© 2022 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Disemba 2022. Asụsụ.18318 593