2022
Ọtụtụ Aha nke Jizọs
Disemba 2022


“Ọtụtụ Aha nke Jizọs,” Ozi niile nke Friend Kwa Ọnwa, Disemba 2022

“Ọtụtụ Aha nke Jizọs”

Ozi nke Friend Kwa Ọnwa, Disemba 2022

Ọtụtụ Aha nke Jizọs

Foto, oyiyi
Izikiel na-ede ihe

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Ọtụtụ ndị amụma kuziri ihe banyere Jizọs Kraịst. Ha kwuru na a ga-amụ Ya igosi anyị otu e si ebi ndụ. Ha jiri ọtụtụ aha ji kuzie banyere Ya.

Foto, oyiyi
Baịbụl na Akwụkwọ nke Mọmọn

Oge ụfọdụ n’ime akwụkwọ nsọ a na-akpọ Jizọs Imanuel. Aha ahụ pụtara “Chineke so anyị.”

Foto, oyiyi
ibipụta Baịbụl na igwe mbipụta nke mbụ

A na-akpọkwa Jizọs Mezaya. Mezaya pụtara “onye e tere mmanụ.” Jizọs nwụrụ n’ihi anyị ka anyị nwee ike binyere Chineke ọzọ.

Foto, oyiyi
Josef Smith na-atụgharị asụsụ Akwụkwọ nke Mọmọn ebe Emma nọ dị ka odee

Jizọs bụ Onye Nzọpụta anyị. Ọ na-azọpụta anyị site na mmehie na ọnwụ anyị.

Foto, oyiyi
Jizọs Kraịst
Foto, oyiyi
ezi na ụlọ na-agụ akwụkwọ nsọ

Aha ọzọ nke Jizọs bụ Onyeisi Udo. Mgbe egwu na-atụ anyị ma ọ bụ obi na-ajọ anyị njọ, O nwere ike inyere anyị aka nwee mmetụta udo site n’aka Mmụọ Nsọ.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị na otu nwoke nọ n’oche ndị ngwọrọ na-agụ akwụkwọ nsọ

A hụrụ m Jizọs Kraịst n’anya. E nwere m ike ịmụta ihe banyere ndụ na ịhụnaanya Ya n’ime akwụkwọ nsọ.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

A hụrụ m Jizọs Kraịst naanya

Foto, oyiyi
ụmụaka na ndị nkuzi nọ na Praịmarị

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee otu i si egosi na ị hụrụ Jizọs naanya?

Bipụta