2023
Onyinye niile maka Jizọs
Jenụwarị 2023


“Onyinye niile maka Jizọs,” Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jenụwarị 2023

“Onyinye niile maka Jizọs”

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jenụwarị 2023

Onyinye niile maka Jizọs

Foto, oyiyi
Meri ku nwaọhụrụ Jizọs

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Foto, oyiyi
Ndị Amamiihe na-eme njem

Mgbe a mụrụ Jizọs Kraịst, kpakpando ọhụrụ pụtara ihe n’eluigwe. Ndị Amamiihe maara na kpakpando ahụ pụtara na a mụwo Jizọs. Ha sooro kpakpando ahụ. Ha mere njem ọtụtụ ụbọchi.

Foto, oyiyi
Ndị Amamiihe na-enye Jizọs onyinye niile

Mgbe Ndị Amamiihe chọtara Jizọs, ha nyere Ya onyinye niile. Ha sekpuuru n’ala nihu Ya ma fee Ya ofufe. Ha maara na Ọ bụ Ọkpara nke Chineke.

Foto, oyiyi
ụmụntakịrị na-ekpokọta snow

Enwere m ike inyekwa Jizọs onyinye niile. E nwere m ike igosi ịhụnaanya m maka Ya mgbe m sooro ọmụmaatụ Ya ma gosi ndị ọzọ ịhụnaanya.

Ihuakwụkwọ A Na-Ete Agba

Baịbụl Na-akuzi banyere Jizọs

Foto, oyiyi
nna na nwaada na-agụ akwụkwọ nsọ

Pịa na foto ahụ ibudata ya.

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Olee otu isi agbalị ịdị ka Jizọs?

Bipụta