“Ọrụ Ebube nke Tabita,” Friend, Septemba 2023, 46–47.
Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Septemba 2023
Ọrụ ebube nke Tabita
Tabita bụụrụ onye na-eso ụzọ Jizọs Kraịst. Ọ dụrụ ọtụtụ uwe na ọtụtụ uwe elu ma mee ọtụtụ ihe maka ndị ọzọ.
Mana emesịa Tabita dara ọrịa ma nwụọ. Ọtụtụ mmadụ nwere mwute.
Onye amụma, Pita, gakwuuru Tabita. Ọ kpọlitere ya site na ndị nwụrụ anwụ jiri ike Jizọs Kraịst nyere ya.
Tabita dịịrị ndụ ọzọ! O nwere ike dụọ akwa ma jeekwa ozi ọzọ Ọ bụụrụ ọrụ ebube.
© 2023 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Septemba 2023. Language. 19047 593