Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa
Ngọzi Gị nke Onye Petrak
Julaị 2024


“Okwu ndị Esi na ya Ebi,” Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa, Julaị 2024.

Ozi Maka Ume nke Ndị Ntoroọbịa Kwa Ọnwa, Julaị 2024

Ngọzi Gị nke Onye Petrak

Ewepụtara site n’okwuchukwu enyere n’ọgbakọ zuru ọha nke Eprel 2023 site n’aka Okenye Kazuhiko Yamashita na Okenye Randall K. Bennett ndị Iri Asaa.

Foto, oyiyi
nwaikom nta

Ngosipụta site n’aka Guev

  • O nwere niime ya ndụmọdụ nke onwe nke sitere n’aka Onyenwe anyị nye unu.

  • Foto, oyiyi
    agbụrụ ezi na ụlọ

    Ọ na-ekwupụta agbụrụ gị niime ụlọ nke Israel.

  • Foto, oyiyi
    akwụkwọ nsọ niile

    Ọ bụ akwụkwọ nsọ nke onwe.

  • Foto, oyiyi
    kpọchie

    Ọ dị nsọ ma dịrị nzuzo.

  • Foto, oyiyi
    map

    Ọ naghị akọwapụta ndụ gị

  • Foto, oyiyi
    ọtụghe niile nke aziza

    Ọ naghị aza ajụjụ gị niile.

Ọ bụrụ na o kwughi banyere otu emume dị mkpa mere na ndụ gị, ewekwala na nke a pụtara na ị gaghị enweta ohere ahụ. Ngọzị nke onye petrak dị ebighị ebi, ma ọ bụrụ na i bie ndụ zuru oke, nkwa niile ahụ nke a na-emezughi na ndụ nke a ga-abịarịrị na ndụ nke ọzọ.

Foto, oyiyi
ndịinyom

Kedụ Afọ I Kwesịrị Ịgba?

  • Tozuo oke nke ọma ịghọta uru na ọdịdị dị nsọ nke ngọzi ahụ ma ghọta isi ozizi nke ozi ọma ahụ.

  • Ịdị nta nke ọma nke mere ọtụtụ mkpebi ndị dị mkpa na ndụ ka dịchakwa niihu.

Ngọzi niile ndị sitere na Ngọzi Gị

Bipụta