Me 2022 Onyeisi Dallin H. OaksỊhụnaanya Sinachi niime Atụmatụ nke NnaOnyeisi Dallin H. Oaks na-akuzi otu Nzukọ nsọ eweghachitere si enyere ndị mmadụ aka tozuo maka mbuli elu niime alaeze seletial (edemede sitere na ọgbakọ zuru ọha Eprel 2022). Onyeisi Henry B. EyringIkwusi ike n’Oké ifufe niileOnyeisi Henry B. Eyring na-akuziri anyị na Jizọs Kraịst na-ewetere anyị nchekwa n’oké ifufe niile nke ndụ dị ka anyị na-abịakwute Ya (edemede sitere na ọgbakọ zuru ọha Eprel 2022).