Ọktoba 2022 Onyeisi Russell M. NelsonỌgbụgba ndụ Dị Ebighị ebiOnyeisi Nelson na-akuzi na ndị ahụ meworo ọgbụgba ndụ ha na Chineke nwere ohere inwete ụdị ịhụnaanya na ebere pụrụ iche ma na-akpọwo anyị n’oge dị ugbua n’agụgụala ikuziri ụwa ihe banyere ịma mma na ike nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ dị ebigbị ebi. Maka Ume nke ndị Ntoroọbịa Maka Ndị Ntoroọbịa: Mụta ihe banyere Jizọs Kraịst ma Nwete Ike YaAkwụkwọ mmado na-akpali mmụọ banyere ike nke Kraịst na-ewetere anyị udo. Friend Maka Ụmụntakịrị: Nkwa Izikiel niile Bịara Na-emezuMụọ ihe banyere onye amụma Izikiel site na Agba Ochie.