2013
Ije-ozi n’Oge Nile
Septemba 2013


Ụmụntakiri

Ije-ozi n’Oge nile

Onye-isi-nduzi Uchtdorf na-akuzi na anyị kwesịrị ije-ozi n’obi-ańụrị na ịnọ na njikere mgbe nile na n’oge nile. Gịnị bụ ụfọdụ ụzọ ị nwere ike iji jere ndi ọzọ ozi n’oge ụgụrụ? Gịnị bụ ụfọdụ ụzọ ị nwere ike iji jee ọzọ n’oge mmalite ọkọchị? Kedu maka n’oge ọkọchị na oge mmalite udu-mmiri? Deda echiche gị nile maka oge dị ịche-ịche. I nwere ike ịchọ ịnwale ijiri otu n’ime echiche gị nile mee ihe n’ọnwa nke a!

Bipụta