2016
Nna nke Eluigwe gwara m okwu site n’ime otu okwu nke ọgbakọ.
Eprel 2016


Ntorobia

Nna nke Elu-igwe gwara m okwu site n’ime otu okwu nke ọgbakọ.

Onye odee a bị na Sergipe, Brazil

A nọọrọm n’enwe ihe mgbagwoju-anya gbasara ihe m ga-agụ n’ụlọ akwụkwọ mahadum. Ọtụtụ ndị mmadụ kwuru okwu ọjọọ gbasara ihe m chọrọ ịgwụ, ya mere mụ ekpee ekpere nye Onye-nwe-anyị ịhụ ma O kwere na ihe m kpebiri

Asisa m bịara n’ụbọchi ya bịara-abịa n’oge mgbe m n’agwụ okwu ekwuru n’ọgbakọ ọzụrụ-ọha no n’ime Liahona. O metụtara m dịka ka nnọọ Nna nke Eluigwe nọọrọ na-agwa m na Ọ nweghị ike ịhọpụtara m – nkea bụ mkpebi nke m ga-enwe ike ime n’onwe m. Amaara m na n’agbanyeghị n’ihe ọbụla nke m họpụtara, A gam arụsịrịrị ọrụ ike inwe mmeri.

Ama m n’azara m ekpere. Nke Mmụọ Nsọ ahụ nyerem aka ime mkpebi. Amụtalam inyepụ mgbalị m niile nke kachasi ma marakwa na Nna nke Elu-igwe ga-enyere m aka.

Bipụta