2016
Enyem-aka nke Nna nke Elu-igwe
Juun 2016


Ụmụntakiri

Enyem-aka nke Nna nke Elu-igwe

Maka na Nna nke Elu-igwe hụrụ anyị n’anya, O nyela anyị ọtụtụ ngwa-ọrụ, ma-ọbụ onyinye nịịle, inyere anyị aka. Na ndịda bụ ụfọdụ nke onyinye nịịle O nyeworo anyị. O lee otu inwere ike iji onyinye nịịle ndị a gozie ndụ gị ma gozie ndị-ọzọ?

  • Ike ọkwa-nchụ-aja

  • ekpere

  • Ịhụn’anya maka ndị-ọzọ

  • Ndị-ozi na ndị-amụma

  • akwụkwọ-nsọ niile

Bipụta