Ụmụntakịrị
Ezi-na-ụlọ Na adị Ebighi-ebi
Na ihi Aja-mgbahara mmehie nke Jịsọs Karịst ya na nweghachi ikike nke ọkwa nchụ aja,anyị na ezi-na-ụlọ anyị nwere ikee ibị ebighi-ebi. Kedu ihe na amasi gị gbasara ezi-na-ụlọ gị? Soro ntụzi aka ndịa iji mee ihe njikọ-akwụkwọ iji mee ihe mmemme maka ezi-na-ụlọ gị
-
Pịa otu mpekele akwụkwọ ụzọ abụọ ka iwere nweta otu nke dị ogologo
-
See otu onye ji aka ya na otu isi ngwucha ya
-
Chakapụta onye ahụ Achapụkwala ebe aka ya jigidere isi ngwucha ya.
-
Pịa-hecha ya. Dee ma ọbụ see ihe mmasiri gị gbasara otuu ndị ezi-na-ụlọ gị.
-
Tikọta ọtụtụ njikọ ndịa otu-ebe ma ọbụrụ na inwere ezi-na-ụlọ buru-ịbu!