2017
Ndị Amụma na-Edu Anyị ruo na Kraịst
September 2017


Ụmụntakịrị

Ndị Amụma na-Edu Anyị ruo na Kraịst

Onye-nzọpụta na-enye anyị ndị-amụma n’ihi na Ọ hụrụ anyị n’anya. Isoro ndị-amụma na-enyere anyị aka ịhọrọ ihe ziri-ezi. Gịnị bụ ihe abụọ I nwere ike ime iji soro ndị-amụma?

Bipụta