2017
Anyị N’ekele Gị O Chineke maka Onye-amụma
September 2017


Ntorobia

Anyị N’ekele Gị O Chineke maka Onye-amụma

Olee otu onye amụma anyị, Onye-isi-nduzi Thomas S. Monson, si metụta ndụ anyị? Gịnị ka I ga-echete karịa gbasara ya? Tulee idebanye n’ime akwụkwọ ndekọta onwe gị gbasara Onye-isi-nduzi Monson na ndụ ya—ruo ka ọ kọwara n’ime ozi nkea mmetụta nke onye amụma ọbụla o chetere

I nwekwara ike chọọ ịhọrọ nkwupụta masiri gị karịa site na ihe ndị o kwuru ma dee ya n’ebe ị ga na ahụta ya kwa mgbe, dịka ihe iji aga ụlọ-akwụkwọ ma ọbụ mpempe akwụkwọ dị n’ime ọnụ-ụlọ gị I nwekwara ike ise ihe osise nke nkwupụta site na ya ma tinye ya na ihụ ekwe ntị gị! Oge ọbụla ị hụrụ nkwupụta ahụ, I nwere ike tụgharịa uche n’elu mkpa ọ dị maka onye amụma dị ndụ ma cheta na ọ nọ n’ebe-a idu anyị ma hụ anyị n’anya taa.

Bipụta