“Ndị mgbasa oziọma Kwusara Oziọma ahụ, ” Friend, Eprel 2021
Ozi Friend Kwa ọnwa, Eprel 2021
Ndị mgbasa oziọma Kwusara Oziọma ahụ
Ma mgbe ebipụtachara Akwụkwọ nke Mọmọn, Chineke kpọkuru ndị mgbasa oziọma ịga kuziere ndị karịrị akarị ihe banyere ya.
Nwanne nwoke nke Josef Smith, Samuel buuru otu akpa nke jupụtara na Akwụkwọ nke Mọmọn ikesasị ya. Ndị mmadụ gbakọrọ ige ntị na ihe ọ na-akuzi.
Ndị mgbasa oziọma ndị ọzọ kuziiri ndị mmadụ ihe na Europe. Ụfọdụ kuziiri ndị mmadụ bi na agwaetiti ihe.
Mgbe emesịrị, ụmụnne nwanyị ndị mgbasa mbụ iwu kwadoro ka akpọrọ ije ozi na England.
Enwekwara m ike ịbụ onye mgbasa oziọma. Enwekwara m ike isoro ndị ọzọ kesaa Akwụkwọ nke Mọmọn.
© 2021 by Intellectual Reserve, Inc. All rights reserved. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị-asụsụ: 6/19. Ntụgharị-asụsụ nke Ozi Friend Kwa ọnwa, Eprel 2021. Igbo. 97928 593