“Rut na Naomi,” Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jun 2022
“Rut na Naomi”
Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jun 2022
Rut na Naomi
Naomi na ezi na ụlọ ya bịara n’ala ọhụụ niihi ụnwụ. Ha zutere otu nwata nwanyị a kpọrọ Rut. Rut wee lụọ nwa Naomi nke nwoke.
Emesịa di Rut a nwụọ. Rut were iwe nke ukwuu.
Naomi na onwe ya wekwara iwe nke ukwuu. O nweghị onye si na ezi na ụlọ fọdụrụ ilekọta ya. O kpebiri ịlaghachi na ala ebe o siri bịa.
Naomi gwara Rut ka ọ laghachikwuru ezi na ụlọ ya. Mana Rut hụrụ Naomi naanya. O kwere nkwa iso Naomi ma lekọta ya.
Rut na Naomi dara ogbenye. Ya mere Rut rụsiri ọrụ ike iji chọta ihe oriri maka ha.
Otu ụbọchị otu nwoke a kpọrọ Boaz hụrụ Rut ka ọ na-atụtụkọ ọka ndị a hapụrụ ahapụ n’otu niime ubi ya.
Boaz nwere afọ ọma. Ọ gwara ndị ọrụ ya ka ha hapụ ụfọdụ ihe oriri maka Rut.
Emesịa Rut na Boaz alụọ. Ha mụrụ nwa nwoke. Naomi nyere aka lekọta ya.
E nwere m ike nye aka lekọta ndị ọzọ. E nwere m ike inwe afọ ọma n’ebe ndị ahụ nwere mkpa nọ.
© 2022 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nnabata n’asụsụ Bekee: 6/19. Nnabata ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụghari asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Jun 2022. Asụsụ. 18315 593