Nọvemba 2022 Onyeisi Dallin H. OaksỊnyere Ndị ogbenye na Ndị nọ na nnukwu nsogbu aka—Mpempe edemede niileOnyeisi Oaks na-akuzi na Chineke na-akpake mmụọ nke ọtụtụ otu na ndị mmadụ iji nyere ndị nọ na mkpa aka ma na Nzukọ nsọ dị na njikere ịrụ ọrụ ya na ndị ọzọ na mbọ ahụ. Mpempe akwụkwọ niile Onyeisi Henry B. EyringIhe nketa nke Agbamume—Mpempe edemede niile Onyeisi Henry na-egosị otu nne ya na onye amụma Mọmọn jiri gbaa ụmụ ụmụ ha ume iji tozuo oke maka ndụ ebighị ebi site na mnwale niile nke ndụ anụ ahụ.