2023
Oriri nsọ Mbụ
Jun 2023


“Oriri nsọ Mbụ Ahụ,” Friend, Jun 2023, 46–47.

Ozi niile nke Friend Kwa ọnwa, Jun 2023

Akụkọ niile dị na Akwụkwọ nsọ

Oriri nsọ Mbụ Ahụ

Foto, oyiyi
Jizọs nọ n’ebe tebụụlụ ya na Ndị ozi Ya

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Tupu Ya a nwụọ, Jizọs Kraịst na Ndị ozi Ya zukọtara. O nyere ha oriri nsọ.

Foto, oyiyi
Jizọs jidere achịcha

Jizọs yawara achicha ma were ya nye ha. Ọ gwara ha rie ya iji nyere ha aka cheta na O nyere ndụ Ya niihi ha.

Foto, oyiyi
Jizọs jidere iko

Emesịa Jizọs nyere ha otu iko. Ọ gwara ha ńụọ site na ya. Ọ ga-enyere ha aka chetakwa Ya.

Foto, oyiyi
Ndị otu Kraịst Isimbụ na-eri oriri nsọ

Ọbụna mgbe Jizọs na-esoghị Ndị ozi Ya gasịrị, oriri nsọ nyeere ha aka iche echiche banyere Ya. Anyị nwere ike nwee mmetụtụ ịhụnaanya Ya ma cheta idebe iwu nsọ niile.

Ihuakwụkwọ a na-ete agba

E nwere M ike Iri Oriri nsọ

Foto, oyiyi
Nwata nwoke na-eri oriri nsọ

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

Mgbe m na-eri oriri nsọ, e nwere m ike icheta Jizọs na ịhụnaanya O nwere n’ebe m nọ.

Bipụta