2023
Ọrụ ebube nke Tabita
Septemba 2023


“Ọrụ Ebube nke Tabita,” Friend, Septemba 2023, 46–47.

Ozi nke Friend Kwa ọnwa, Septemba 2023

Ọrụ ebube nke Tabita

Foto, oyiyi
Alt text

Ngosipụta niile site n’aka Apryl Stott

Tabita bụụrụ onye na-eso ụzọ Jizọs Kraịst. Ọ dụrụ ọtụtụ uwe na ọtụtụ uwe elu ma mee ọtụtụ ihe maka ndị ọzọ.

Foto, oyiyi
Alt text

Mana emesịa Tabita dara ọrịa ma nwụọ. Ọtụtụ mmadụ nwere mwute.

Foto, oyiyi
Alt text

Onye amụma, Pita, gakwuuru Tabita. Ọ kpọlitere ya site na ndị nwụrụ anwụ jiri ike Jizọs Kraịst nyere ya.

Foto, oyiyi
Alt text

Tabita dịịrị ndụ ọzọ! O nwere ike dụọ akwa ma jeekwa ozi ọzọ Ọ bụụrụ ọrụ ebube.

Ihuakwụkwọ a na-ete agba

E Nwere M Ike Ijere Ndị ọzọ Ozi

Foto, oyiyi
alt text ebe a

Ngosipụta site n’aka Apryl Stott

E nwere m ike inwe ịhụnaanya dị ka Jizọs Kraist site n’ijere ndị ọzọ ozi.

Bipụta