“Pọl Na-akuziri Anyị Isoro Jizọs Kraist,” Friend, Oct. 2023, 46–47.
Ozi Liahona Kwa Ọnwa, Ọktoba 2023
Pọl Na-akuziri Anyị Isoro Jizọs Kraist
Pọl bụụrụ Onye ozi. Ọ kuziiri anyị ịbụ ihe ịma-atụ nye ndị ọzọ. Nke a pụtara ime ihe Jizọs Kraịst gaara eme.
Pọl sịrị na anyị kwesịrị iji ezi mkpụrụ okwu niile mgbe anyị na-agwa ndị ọzọ okwu.
Ọ sị kwara na anyị ga-enwerịrị okwukwe nʼime Jizọs Kraist.
Ọ kuziri na anyị kwesịrị ime nhọrọ niile dị mma, dị ka inyere ndị ọzọ aka.
© 2023 site n’aka Intellectual Reserve, Inc. Ikike niile ka edokwara. Ebipụtara na USA. Nkwado n’asụsụ Bekee: 6/19. Nkwado ntụgharị asụsụ: 6/19. Ntụgharị asụsụ nke Ozi Friend Kwa Ọnwa, Ọktoba 2023. Language. 19048 593