Akwụkwọ ntụziaka niile na Ọkpụkpọ oku niile
36. Na-eke, Na-agbanwe, ma Na-enye Ngalaba Ọhụrụ niile Aha


“36. Na-eke, Na-agbanwe, ma Na-enye Ngalaba Ọhụrụ niile Aha,” Nhọrọ niile sitere na Akwụkwọ Ntuziaka Izugbe (2023).

“36. Na-eke, Na-agbanwe, ma Na-enye Ngalaba Ọhụrụ niile Aha,” Nhọrọ niile sitere na Akwụkwọ Ntuziaka Izugbe

Foto, oyiyi
nwoke na-ekwu okwu na nzukọ oriri nsọ

36.

Na-eke, Na-agbanwe, ma Na-enye Ngalaba Ọhụrụ niile Aha

36.0

Ime ka a mata

Ndị otù Nzukọ nsọ so na ndị ọgbakọ dabere n’ebe ha bi (lee Mozaya 25:17–24). Ndị ọgbakọ ndị a dị mkpa maka ịhazi na ịrụ ọrụ nke Nzukọ nsọ n’okpuru ikike ọkwa nchụaja kwesịrị ekwesị.

Ndị ọgbakọ Nzukọ nsọ (a na-akpọkwa ngalaba) gụnyere stek niile, distrit niile, ngalaba ukwu niile, na ngalaba nta niile. Ekere ha, gbanwee ha, ma ọ bụ akwụsị ha naanị dị ka ọ dị mkpa.

Ndị ndu na-arụ ọrụ ịmụbanye ume nke mmụọ nke ndị otù tupu ịtụ aro ikepụta ngalaba ọhụrụ ma ọ bụ gbanwee oke niile nke ngalaba. Ngalaba ọhụrụ niile kwesịrị ka ekepụta ha naanị mgbe ngalaba ndị nọ anọ siri ike nke ọma.

Maka nkwado niime United states na Canada, kpọọ 1-801-240-1007. N’ofe United States na Canada, kpọọ ụlọ ọrụ mpaghara.

Bipụta