Akwụkwọ ntụziaka niile na Ọkpụkpọ oku niile
16. Ibi ndụ Ozi ọma nke Jizọs Kraịst


“Ibi ndụ Ozi ọma nke Jizọs Kraịst,” Nhọrọ niile sitere na Akwụkwọ Ntuziaka Izugbe (2023)

“Ibi ndụ Ozi ọma nke Jizọs Kraịst,” Nhọrọ niile sitere na Akwụkwọ Ntuziaka Izugbe

Foto, oyiyi
di na nwunye na-ekpe ekpere

16.

Ibi ndụ Ozi ọma nke Jizọs Kraịst

Ọrụ nzọpụta na mbuli elu nke Chineke na-elekwasị anya n’oke na ọrụ anọ ndị e si na chi họpụta (lee 1.2). Nke mbụ niime ndị a bụ ibi ndụ ozi ọma nke Jizọs Kraịst. Anyị na-ebi ndụ ozi ọma dị ka anyị:

  • Gosipụtara okwukwe niime Jizọs Kraịst.

  • Chegharịa kwa ụbọchi.

  • Mee ọgbụgba ndụ anyị na Chineke dị ka anyị na-anata emume nsọ niile nke nzọpụta na mbuli elu.

  • Nagide ruo ọgwụgwụ site n’idebe ọgbụgba ndụ ndị ahụ.

Ibi ndụ ozi ọma kpuchitere akụkụ ọrụ nke nzọpụta na mbuli elu ndị ọzọ.

Bipụta