Ọgbakọ ozuru ọha nke onwa iri 2019 Nzukọ nke ehihe Satọde Henry B. EyringNkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ụlọ-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọOnye-isi Eyring na-akpọpụta ndi ndu Nzukọ nsọ maka ntuli-aka nkwado. David A. BednarNogide n’Ekpere Mgbe NiileIji agụogbu dịka ihe ọmụmatụ nke anụ n’eri ibe ya, Okenye Bednar na-akuzi ụzọ atọ eji amara aghụghọ nke ekwensu. Rubén V. AlliaudAchọpụtara site na Ike nke Akwụkwọ nke MọmọnOkenye Alliaud n’akuzi otu mgbanwe nwere iji mee site n’ike nke eziokwu nile dị nime Akwụkwọ nke Mọmọn. Russell M. NelsonNdị-Aka-ebe nile, Kworum nile nke Ọkwa nchụ-aja Erọn, na Klasị nile nke ndị Ụmụ agbọghọ-ntaOnye Isi Nelson na-ama ọkwa maka mgbanwe iwu nile emere gbasara ndị-aka ebe nile ma nhazigharị nile gbasara kworum nile nke Ọkwa-nchụ aja Erọn ma klasị nile nke Ụmụ Agbọghọ. Quentin L. CookNghazigharị-emere maka Ị gba ndị Ntorobịa UmeOkenye Cook na-ama okwa maka mgbanwe nile emere nime otú nile, nke ebumnuche ya bụ maka ị nyere ndị otú bishopụ aka mejupụta ọrụ ha maka ịlekọta ndị ntorobịa. Mark L. PaceBịanụ, Soro M—Atụmatụ nke Onyenwe anyị Tụrụ na gboo maka Ịgbanarị ọnụnwaOnyeisi Pace na-akuzi na ịmụ Bịanụ, Soro M na-ebuso onye iro agha ma kpọketa ndị otu nso na Chineke nakwa ezinaụlọ ha. L. Todd BudgeNtụkwasị-obi Na-anọgide na Adaghị-mbaOkenye Budge na-akuzi gbasara ịtụkwasị obi n’ime Onye-nwe-anyị dịka ọ na-atụlerịta njem ndi Jered ya na njem anyị na ndụ anụ ahụ. Jorge M. AlvaradoMgbe Mnwale nke Okwukwe Anyị GasịrịOkenye Alvarado kwuru maka ọmụmatụ nile nke ndị ahụ nwetere ọrụ-ebube mgbe anwawosịrị okwukwe ha. Ronald A. RasbandỊ kwụsị ike na Nkwa na Ọgbụgbandụ Anyị nileOkenye Rasband n’echetara anyị maka mkpa ọ dị i dobe ọgbụgbandụ na nkwa nile nke anyị kwere onye Nwe-anyị na ndị ọzọ. Ọgbakọ Zuru-ọha nke Ụmụnwanyị Reyna I. AburtoSite n’Igwe ojii na Anyanwụ, Onye-nwe M, Nọnyere M!Nwanne nwanyị Aburto na-agba ama na Onye-nzọpụta nwere ike nyere ụmụ Chineke niile aka nọgide adịghị ike nke isi na anụ ahụ. Lisa L. HarknessInye Aha Ya Nsọpụrụ.Nwanne nwanyị Harkness na-akụzi ihe iwekwasị onwe anyị aha Jizọs Kraịst pụtara na icheta Ya mgbe niile. Bonnie H. CordonỤmụada Ndị m Hụrụ naanyaNwanne nwanyị Cordon mara ọkwa mgbanwe ndị e nwere na otu Ụmụ Agbọghọbịa na-akuzikwa na mgbanwe niile a ga-enyere ụmụ agbọghọbịa aka ị bịakwute Onye Nzọpụta nso. Henry B. EyringNdị nwanyị Gbara-ndụ, ndị N’arụkọ ọrụ ha na ChinekeOnyeisi Eyring na-akuzi otu ụmụnwanyị ndi meworo ọgbụgba ndụ si esoro Chineke ejere ụmụ Ya ozi ma emesịa kwado ha onwe ha ịlaghachịkwuru Ya. Dallin H. OaksIwu-nsọAbụọ Dị-Ukwuu.Onye-isi Oaks kọwara ka iwu-nsọ nile ịhụ Chineke na onye-agbataobi anyị n’anya ji mmetụta mmerịkọta nile anyị na ndị-ahụ amaara dịka LGBT. Russell M. NelsonAkụ niile nke Ime mụọOnye-isi Nelson na-akuzi na ụmụnwanyị ndi eji ike ọkwa-nchụ-aja nye onyinye nsọ n’ime tempụl ga-enwe ohere ike nwete ike nke Chineke n’ime ndụ anyị. Nzukọ nke ụtụtụ Sụnde Gerrit W. GongỊgba Ọgbụgba-ndụOkenye Gong kọwara ngọzi nile nke ịbanye n’ime mmerịkọta ọgbụgba-ndụ anyị na Chineke na anyị na onwe anyị. Cristina B. FrancoỊchọta Ọńụ Na-Ikwusa OziọmaNwanne nwanyị Franco na-akuzi banyere mkpa ọ dị ikwusara ndị nọ anyị nso ozi ọma. Dieter F. UchtdorfNjem-egwu Gị nke dị UkwuOkenye Uchtdorf n’akuzi maka njem anyị dịka ndị n’eso ụzọ, ma n’agba anyị ume k’anyị chọọ Chineke, jeere ndị ọzọ ozi nleta, ma kesara ha nhụmịhe anyị. Walter F. GonzálezMmetụaka nke Onye-nzọpụtaOkenye González na-akuziri anyị na Onye-nzọpụta chọrọ ịgwọ anyị ọrịa ma na ọ bụrụ na anyị bịakwute Ya ma chọọ uche Ya, Ọ ga-agwọ anyị ma ọ bụ nye anyị ume ịnọgide. Gary E. StevensonEduhiekwala MOkenye Stevenson na-adọ anyị aka na ntị maka aghụghọ na nduhie nke onye-iro ma na-akpọku anyị iguzosike ma soro iwu niile nke Onye-nwe-anyị. Russell M. NelsonIwu-nsọ nke Abụọ Dị UkwuuOnye-isi Nelson na-enye ọmụmatụ otu Nzukọ nsọ na ndi otu ya si emejupụta iwu nsọ ukwuu nke abụọ nke Onye-nwe-anyị inwe ịhụnanya n’ebe ndi agbata obi anyị nọ site na mgbalị niile nke enyemaka ndi mmadụ. Sunday Afternoon Session Russell M. NelsonOkwu MmechiOnye-isi Nelson na-akwado ndi otú ịdịrịzi nsọ karịa, ime nkwado maka ọgbakọ zuruọha ọzọ, n’akwa ịmụ Akwụkwọ nke Mọmọn.