2013
Enwere m ike ibụ ihie nye ndi-ọzọ nile
Febrụwarị 2013


ỤmụntakiriEnwere m ike ibụ ihie nye ndi-ọzọ nile

Onye Isi-Nduzi Uchtdorf siri na ibụ ihie nye ndi-ọzọ nile, okwu anyi kwesiri ibụ nke “doro-anya dika eluigwe anwu n’acha ma jụpụta na amara.” Okwu anyi nile kwesiri ibụ obi-utọ, ikwụ-ọtọ, na ihun’anya. Kedu ihe I nwere ike ime ma ọbụ kwuo ka I buru ihie nye ndi-ọzọ nile? I nwereike ide n’ime akwụkwọ-ncheta gị ihe ise di mma ị chọrọ ikwusara ndi ezi-na-ụlọ ma ọbụ ndi enyi.

Bipụta