2013
Họrọ ị Dere Duu
Maachị 2013


Ụmụntakiri

Họrọ ị Dere Duu

Onye Ịsị Ndụzi Mọnson kwuru na mgbe anyi nọọ duu ma nwee nsọpụrụ, anyi ga enweta udo ma nweta-kwa ihe ọgbụgba ama siri ike gbasara Nna anyi nkeB i‘gwe. Ma mụọ nsọ ga atụzikwara anyi ụzọ anyi ga esi nyere ndi ọzọ aka.

Depụta ma ọbụ, gi na nne na nna gi kparita uka, otu ụzọ iga esi nọrọ duu. Mgbe ahụ, were obere oge na izu-uka-a nwale nke a. Mgbe imechara nke a,inwere ike ideba n’ime akwukwọ akụkọ-ndu gi nmetuta na ihe mkpalite mụọ nile inwetara-la

Bipụta