2013
Mkpalite
Maachị 2013


Ozi nke Nkuzi ndi nleta ụmụnwanyị,Ọnwa atọ 2013

Mkpalite

Jiri ekpere gụọ ihe ngwa-ọrụ a, ma dika okwesiri, kparita ya na nkata gị na ndi ụmụnne nwanyị ndi ị na eleta. Were ajụjụ nile nyere onwe gi aka igba ndi ụmụnne gị nwanyi nile ume, na ime ka Otu Enyem-aka bụrụ nke dị nkọ na ndụ gị. Maka inweta nkọwa ndi-ọzọ, gaa na reliefsociety.lds.org

Okwukwe, Ezi-na-ụlọ, Enyem-aka

Onye amuma anyi, Thomas S. Mọnson, akwadola anyi ka anyi “bilie ma zọpụta ndi nile choro enye m aka anyi ma kulite ha na ezi ụzọ na ogo di elu … O bụ ọrụ nke Onye nwe, ma mgbe anyi nọ na ijere Onye-nwe anyi ọzị, … anyi bụkwa ndi Onye-nwe ga enyere aka”1

Otụtụ afọ gara aga, LaVane Call na onye nsiso nleta ya, gara ileta otu nwanne nwanyi na ada nba. Ha kụrụ aka na ụzọ ma hụ otu nwanyi yị uwe-akwa mmiri ya Ọ yịrị onye ahụ na adighi,ma na ha chọpụtara na nsogbu ya bụ ịnu-manya na egbu-egbu. Ndi nkụzị nleta a,nọrọ ma kparịta uka ha na onye nne nwanyi a.

Ma mgbe ha pụrụ, ha siri, “Ọ bụ nwa nke Chineke. Anyi nwere oke na oru inyere ya aka” Ya mere ha gara leta ya ugboro ugboro. Oge ọbụla ,ha na ahụta, ma na enwe nmetụta mgbanwe nke di mma. Ha rịọrọ ya ka ọmalite gawa Otu Enye m Aka. Na ekwesighi ike, ma omechara gawa oge nile. site na nkwado , ya na Di ya na nwa ya nwanyi bidoro gawa nzụkọ nsọ. Di ya nwetara nmetụta nke Mụọ Nsọ. Ọ sị, “A’gam eme ihe ọbula onye ukachukwu chere” Ugbu a ha kwudo-siri ike na nzụkọ, ma nweta worii emume nsọ nke nrachi Di na nwanyi na tempụl.2

Site na Akwukwọ-nsọ

3 Nephi 18:32; Doctrine and Covenants 84:106; 138:56

Site na Akụkọ ochie anyi

Na inyere ndi nile gafuru ụzọ ka ha laha-chi na ọzị-ọma nke Jisọs Kraist, bụ ụzọ ibụ onye nsọ nke ụbọchi ikpeazu ya na ibụ onye otu Enye m Aka. Onye Ịsị nduzi Bragham Young (1801– 77) siri, “ka anyi nwekọrịta ọmiko na onwe anyi,…ka ndi nile na ahụ ụzọ duo ndi kpuru ishi, ruo mgbe ha ga ahụ ụzọ ma duo onwe ha”.3

Eliza R. Snow, onye ndumodu nke abụọ na ndi Ịsị Nduzi ezumezu Otu Enye m Aka, ji ekele nakwere mbọ nile ndi ụmụ-nwanyi nọ na Ogden, Utah, USA, na agba inyere ndi ọzọ aka. “Odoro m anya na ọtụtụ ihe ndi enye-feworo [na udị enye m aka] ndi nke na edebaghi na akwụkwọ akụkọ” ka okwuru. Ma na kọtakwa na akwụkwọ akụkọ nke elu igwe na edekọta ọrụ ndi nwanyi nile dika ha na enyere ndi nile obi ha dara mba, ma si: “Onye Ịsị Nduzi Josef smit siri, eyi-were out-a iji zọpụta mkpụrụ obi nile … Akwụkwọ ọzọ ka ana edekọta-kwa maka okwụkwe gi nile, obi ebere gi nile,ezi ọrụ gi nile na okwu gi nile. … Odighi ihe furu-efu”4

Lee-anya

  1. Thomas S. Mọnson,”Ọkpụ Oku Ndi Nsọ nke Inye Aka,” Liahona, ọnwa ise 2005, 55, 56

  2. Leta ede-gara ndi Otu ndi Ịsi Nduzi ezumezu nke Otu Enye m Aka sitere na nwa nwanyi LaVane Call.

  3. Bragham Young, na Ụmụ Nwanyi nile na Ala-Eze-m: Akụkọ edre ede na ọrụ nke ndi Otu Enye m Aka

  4. Eliza R. Snow, na Ụmụ Nwanyi nile na Ala-Eze-m, 83.

Gịnị ka m nwere ike ime?

  1. Enwere m obi sike, ikpọ otu nwanne nwanyi na ada-mba soro m gaa nzụkọ Otu Enye m Aka?

  2. Ụmụ-nwanyi ndi m na elekọta, ha nwekwara ohere ijụ m ajụjụ nile gbasara ọzị-ọma?

Bipụta