2013
Dere Duu
Maachị 2013


Ozi nke Otu Ndi-Ịsi Ndụzi Mbụ, Onwa atọ 2013

Dere Duu

Foto, oyiyi
Onye Ịsị Ndụzị Thomas S. Monson

Otu ụbochị na ọtụtụ afọ gara aga, mgbe m hazichara ihe na ụlọ ọrụ m, enwere m nmetụta na obi m iga leta otu agadi nwanyi isikpe onye nke dina na ute oria na ụlọ nleta nke di okenye na Salt Lake City Anyara-lam, ruo ebe ahụ

Mgbe m gabatara na ụlọ ya, A hụtaram na ọdigbi onye nọ ya A jụrụm otu onye enye m aka ebe ọnọ, ma ha gosịrịm otu ebe ezumike. Na ebe ahụ, ahụrụ m agadi nwanyi ọma a, ebe ya na enyi ya na nwanne ya gara nleta Anyi kparịtara nkata ebe ojuru afọ

Dika anyi na akparịta ụka , otu nwoke bịara na ebe ụzọ ụlọ ahụ iwere mmanya soda site na igwe na ere ihe. O lere m anya ma sị, “Gịnị, Ị bụ Tom Monson.”

Azara m , “Eee” “Ma ịdịcha ka ịbụ Hemingway”

Ọ nakwere na ọbụ Stephen Hemingway, nwa Alfred Eugene Hemingway, onye nke rụrụ ọrụ dika onye ndụmọdụ m, mgbe m bụ onye ụkọ chụkwụ ọtụtụ afọ gara aga ma onye nke m na akpọ Gene Stephen gwara m na nna ya nọkwa na ụlọ nleta ahụ, mana ọna achọ inwụ. Gene na akpọriị aham, ma ezi na ụlọ ya chọwororị ịkpọtum, mana ha-enwebeghị ike ịchọta akara ekwe ntim.

Apụrụm ozigbo mu na Stephen ma ga n ‘ime ụlọ onye ndụmodu oge mbu, ebe ụmụ ya ndi ọzọ gbakọrọ, ma nwunye ya anwu-worịị ọtụtụ afọ gara aga. Ndi ezụ na ụlọ a werela ogbakọ dika ọzịza nke ochịchọ obi ha site na aka Nna anyi nke Elu igwe, na Agam ahụ nna ha tutu ya anwu ọ ma zakwa oku ya. Mụ onwe m chekwara otua, na oburu na Stephen abataghi na ụlọ n’oge ahụ ,ebe m n’aga nleta, Agaghim amata na Gene nọ na ebe ahụ

Anyi nyekwara ya ngozị Muọ nke udo werela ọnọdu. Anyi nọrọ nke ọma,emechaa ,ma pụọ ebe ahụ

Na ụtụtụ ya , enwetaram oku ekwe ntị na Gene Hemingway anwuọ la,nani nkeji iri abụọ (20) ọnatachara ngozi site na aka mụ na nwa ya.

Ekwụ-pụtaram ekele afọ ojuju nye Nna anyi nke B’igwe, otu osiri metụta-m kam ga nleta na ụlọ ebe-nleta ahụ, ma dụrụ-m ga na nke ezigbo enyi Alfred Hemingway.

Ana m eche na, echiche Gene Hemingway na oge mgbede ahụ dika anyi na enwe mekọrita nke mụọ nsọ, kpekọrita ekpere, ma kwupụta ngozi nke ọkwa-nchu-aja, dika ana gụpụta na abụ “Master The Tempest Is Raging”

Nọgịde, O Onye Nzọpụta di ngozi

Ahapụla nani-m ọzọ,

Ma, na obị ọma aga-m eru ebe ezumike ahụ di nsọ

Ma zuo ike ime mụọ na akuku mmiri

Abụ ahụ na amasi-m, ma, na agba ama gbasara nkasi-obị nile ọna enye:

Ọ bụla-di iwe nke ebule mmiri

Ma ọbụ mụọ ọjọ ma ọbụ madu ma ọbụ ihe ọbụla

Ọdighi mmiri ga elo ugbọ ebe ndina

Onye na Achikọta iyi na uwa na elu igwe nile

Ha nile ga enwe mmasi ịdobe iwu gi:

Dere Duu1

Site na akwa anya mmiri na nwale nile, site na ujọ na ịrị uju nile, site obi-ngbawa na enweghi onye nnọ-nyere nke sitere na onwu nke onye ihụrụnaya, enwere olile anya na ndụ bụ ebighi-ebi. Onye-Nwe anyi na Nzọpụta anyi bụ ezi-onye ngba ama na nke a di out-a. 2Okwu ya nile na akwukwọ nsọ bara ụba: “Nọrọ jii ma mata na abụ-m Chukwu Abụọma 46:10 Ana –m agba ama ezi okwa a.

Lee-anya

  1. Nna ukwu, ebule mmiri na atụAbụ ọnụ ọgụ. 105

  2. Lee Richard L.Evans “So Let Us Live to Live Forever” New Era ọnwa asaa 1971, 18

Nkuzi si na ozi a.

Ozi a ga enye ndi nile na eru uju ọnwụ na ndi nile na enwe mkpagbu nke onwuwa nkasi obi Na mgba-kwunye na ozi nke Onye isi Nduzi Monson, tulee ikuzi otu n’ime ihe ndi-a di-na akwukwọ nsọ, dika otu mkpa ndi ina akuziri dị: Job 9:25–26 1 Corinthians15:19–22 Mosiah 24:13–15 Doctrine and Covenants 122:7–9 Inwee nmetụta, inwere ike igba ama gbasara udo nke Onye nzọpụta nyere gị na oge nmkpagbu gi nile.

Bipụta