2013
Biko, gwọm ọria obi m
Maachị 2013


Ntorobia

Biko gwọọ obi m

Ụbọchi m na-echeta onwụ nwanne m nwoke, A tụrụm echi-che banyere ndụ nke m, kam mgbe onwụrụ. Echetaram, na ọbụghi nani oke mgbu mwere, kam ngozi nile Chukwu nyere m.

Anaghi m aghọta otu ndi mmadu ji ekwu na onwu onye ịhụrụ na anya, nwere-ike iweta ọtụtụ ngozi Enweghi m ike ighọta otu nwere ike iweta ọnu na obi ekele site na ihe na ewute m nke ukwuu. Otu-osnadi, enwere otu-abali, gbanwere nghọtam nile gbasara ihe a.

E tetaram ụra na etiti abali na obi di arọ nke ukwu ,dika ọna-dibeghi mbụ. Ngbu a, nọna akpagbu-m Egburum ikperem na ala, ma kwaa akwa nị kpere Nna m nke bị N’ elu igwe Na ndụ-m nile, akụzịrị gbasara Aja nke nzọpụta na ike ọgwụgwọ diegwu nke Jisọs Kraist Ugbu-a enwela-m ihe nwale nke okwụkwe Ekwere n’ezi a? Arịọ-rọm Nna m nke bị na Igwe biko,gwọ m ọrịa obi m Ngbu a di ukwu nke nani m ibu ya

Mgbe ahụ, nmetuta nke udo, nkasi obi na ihụnanya awukwasi na ahụ-m dum Ọdiri m ka Chineke Ọji aka ya kpugi-dem ma na egbochirim ihe oke mgbu ndi a ahụ na akpagbum Ama-m agaghim ahu nwanne m nwoke ọzọ, ma enwerem ike njiri ghọta nke a na udi ọzọ. Enwere ọtụtụ ihe mmeta nke nga amụta na ihe nmetuta uche a

Ama na ihụnanya na udo nke Onye-nwe bara-uba Nani ihe achoro bụ ka anyi nata-ya

Bipụta