2013
Nyochasi Onwe Gị na Chineke
Eprel 2013


Ntoro

Ajụjụ-ọnụ nke Onwe Gị na Chineke

Onye Isi Nduzi Eyring kuziri na mgbe anyị na-ege ekpere oriri-nsọ, ọ ga-adị anyị ka anyị ọ n’enwe nyochasi nke onwe anyị na Chineke. Onye Isi Nduzi Eyring n’eche ihe atọ ndị a. Lebere anya odepụta ajụjụ ndị a na jonal gị na ịtụgharị uche na ha ụbọchị Ụka nile na ọnwa nke a. Dika Ị n’atụgharị uche ma nata mkpuhe site na Mụọ Nsọ, Ị nwere ike ideba ha na jonal gị.

  • Gini ka m merela masiri Chineke?

  • Gini ka m kwesiri icheghari maka ya ma ọ bụ rịọ mgbaghara maka ya?

  • Onye ka Chineke chọrọ ka m leta?

Bipụta