2013
Bụrụ onye gara na obodo ọhụụ ịrụ ọrụ ma ọ-bụ ịbị-ebị
Julaị 2013


Ụmụntakiri

Bụrụ onye Mbute-ụzọ

Onye Ịsị Nduzị Mọnson sịrị na onye mbute-ụzọ bụ onye na emepe ụzọ ka ndị ọzọ soro. Kedụ ịhe ịga eme iji kwụrụ na ịhe bụ ezi-okwu ma bụrụonye mbute-ụzọ nye ndị ọzọ nọ na obodo gị na ezi-na-ụlọ gị? Dekọta ọsịsa gị nile ma kwusara ya ndị ezi-na-ụlọ gị.

Bipụta