2013
Ụzọ nile a na-esi anapụta
Ọktoba 2013


Ụmụntakiri

Ụzọ nile iji napụta

Onye-isi-nduzi Thọmọs S.Monson na akuzi na anyi kwesịrị ịchọpụta ndi ọzọ, tinyere ndi okenye, ndi isimkpe, ndi ọria, ndi na-adịghịzị uchu n’ime ihe, na ndi nke nwere mkpa enyem aka karịa. Chee echiche maka ndi ị matara enwere ike ịjere ozi.

Deda ma ọbụ see ihe-osise nile nke ntụnye echiche maka ụzọ ndị Ị nwere ike iji nyere ụfọdụ ndi a aka. Unu nwere ike riọ ndi nne na nna unu ka ha nyere unu aka ịchọpụta ntụnye echiche nile ma mgbe ahụ họrọ otu, iji nwalee n’izu-ụka nke a.

Bipụta