2013
Nkuzi nile nke Oge Anyi
Novemba 2013


Nkuzi nile nke Oge Anyi

Ihe ọmụmụ nile nke Ndi Okwa nchu aja na Ndi Otu Enye m aka bụ ihe aga enyefe “Nkuzi nile nke Oge Anyi” ihe ọmụmụ si na ime ya ka enwere-ike inweta site na ọgbakọ ozuruọha emere ọhụụ (lee ihe esere ebe-ala).Ndi Isi Nduzi Stak na District nwere-ike ịhọrọ isi-okwu ha chọrọ iji muọ ihe, ma ọbụ nyefe ya na aka ndi ụkọ-chukwu ma-ọbụ ndi isi nduzi mgalaba.Ndi Ndu na adọ aka na nti uru di na Ndi ụmụ nwoke otu Okwa nchu-aja na Ndi ụmụ nwanyi Otu Enye m aka ịmụ Otu ụzọ ihe ụbọchi ụka nile

Ndi nile na aga ọmụmụ ihe ụbọchi nzukọ-nsọ nke anọ na onwa ka ana agba-ume imụ ma werekwa akwukwọ ederede nke ọgbakọ zuruọha ọhuu bia kalass.

Ufọdụ atụmatụ iji kwadoo ihe ọmụmụ site na okwu nile

Kpee ekpere na Mụọ nsọ ga anọnyere gị dịka Ị na agụ ma kuzie okwu a(ndie). O nwere ike inwa gị iji akwụkwọ ndị ọzọ kwado ihe ọmụmụ, ma okwu ọgbakọ zuruọha nile bụ ihe akwadoro maka nke a. Ọrụ nketa gị bụ inyere ndị ọzọ aka imụta ma bịe ndụ oziọma dika akuzịrị na ọgbakọ zuru ụwa nile kachasi nso nke Nzukọ.

Tụgharị uche na okwu a, na elepụ anya ihụta nkuzi ga ezuta mkpa nke ndi ọmụmụ. Lepụ anya ihụta akụkọ, ngụpụta site n’akwụkwọ nsọ, na nkwụpụta site na okwu a ga enye aka ikuzi eziokwu ndi a.

Depụta usoro aga eji kuzie ihe ndi a. tinye ajụjụ ndi ga enyere ndi ọmụmụ ihe:

  • Chọpụta nkuzi ndi nọ na okwu a (nile)

  • Iche banyere ihe ha pụtara.

  • Kwupụta nghọta, echiche, mmụta, na ọgbụgba-ama. nile

  • Itinye nkuzi ndia na ndu ha.

Otụtụ Ọnwa Akuziri Ihe ọmụmụ

Ngwa Ihe ọmụmụ Sọnde nke anọ

Ọnwa iri 2013– Ọnwa anọ 2014

Okwu ndi ekwuru na ọgbakọ zuru ụwa nke ọnwa iri 2013*

Ọnwa anọ –2014 Ọnwa iri 2014

Okwu ndi ekwuru na ọgbakọ zuruoha nke Ọnwa anọ 2014*

  • Maka ihe ọmụmụ Sọnde nke anọ na ọnwa anọ na ọnwa iri, e nwere ike họrọ okwu site na ọgbakọ gara aga ma ọ bụ site na nke kachasi nso. Okwu ndi a nọ na ọtụtụ asụsụ na conference.lds.org

Bipụta